Etu esi enwe ego na internet
Business Multidox .:.:. Forum
Home | Business | Subscribe
Posted by Chisom
on March 22, 2010 at 02:54:53:

Oburu na i choro ina enwe ego si te na internet oburu na imagha etu esi eme ya onwere etu m choro i ku si gi obughi nkuzi siri ike o bu uzo i ga kpohe ya na mutara gi ego obughi ego di ka e go share mo lottery o bu udi i ga ta obere afufu ma na na mmesha o ga na mutara gi ego no bere no obere Tupu I bido i cho etu iga esi nwe ego site na internet, i fa gasi ka i kwesiri i nwe: otu - website abua - i fe orire gi (Your product) ato - credit card E tu i ga e si me ya Nke Ofu - Dozie website gi, ti nye ife obuna ina ere ere. Ife ina erere nwere ike ibu akwu kwo ejilihi aka (ebook). Ebook kwesiri I bu nke i jiri aka gi were de, tinye nya na nime computer ka ana agu ya na ime computer su so. Mgbe obu na i jiri were mesha ebooku gi, i were ezigbo picture were go si ya na websiti gi ti nye ego le i choro ire ya. I kwesiri kwa i go si nde na bia na websiti gi etu ha ya jiri kwu gi ugwo n'oburu na ha choro i go akwu kwo gi, di ka bank accounti gi nya na etu ha kwesiri i gwa gi na ha akwuo na ugwo di ka e sendi gi sms. Nke Abuo - Nka gbasara i kpobata nde mmadu na websiti gi. Ife iya ewere ji kpobata mmadu bu iji ife ana apo Google adwords. Je na http://adwords.google.com register, kwunye kwa ugwo jiri credit cardi gi. I nwere ike ikwu ife dika $10 na accountu gi jiri de advert iga eji na kpota nde mmadu na websiti gi ngwe ha choro ife na google. Etu a ga eme ka ina kpota ha na web page ebere ihe orire gi no di ka ebooku gi. Nke Ato: Ha zitere gi sms, I fe i ya eme bu e choputa site na internet banking, mara na ego aba na accountu gi, mara kwa onye tiri nye ya. Oburu onye agha zitere gi sms, i jezie zinye nya ebooku gi site na email maka na okwuo na gi ugwo.
Follow Ups:
Re: Etu esi enwe ego na internet
Posted by Emeka
on March 29, 2010 at 02:19:36:
In Reply to: Etu esi enwe ego na internet posted by
Chisom on March 22, 2010 at 02:54:53:
Nwanne, ife a ikwuru bu eziokwu. Chukwu gozie gi
|